Jump to content
Wikimedia Meta-Wiki

Translations:Movement Charter/Content/Hubs/75/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Dị ka usoro nkwado ibe ha si dị, oghere ga-emeghe iji kwado ndị niile nọ na ngagharị na arịrịọ gbasara oke oghere ahụ. Nke ahụ pụtara na ndị mmadụ n'otu n'otu enweghị ike ịbụ ndị otu ụlọ ọrụ, mana ha nwere ike ịnweta nkwado na rite uru na ọrụ nke ụlọ ọrụ ahụ.

AltStyle によって変換されたページ (->オリジナル) /