Akwụkwọ ikike Otu/Mmegharị
Appearance
From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Charter/Amendment and the translation is 100% complete.
Other languages:
This was a historical draft of the Wikimedia Movement Charter. The latest version of the Charter that is up for a global ratification vote from June 25 to July 9, 2024 is available in the main Meta page. We thank the stakeholders of the Wikimedia movement for their feedback and insights in producing this draft.
Mmezigharị
A haziri Akwụkwọ ikike njem Wikimedia ka ọ bụrụ nke ga-adịgide ruo ọtụtụ afọ. N'ihi nke a, a ga na-eme mgbanwe na Akwụkwọ ikike a naanị n'ọnọdụ pụrụ iche. Ewepụrụ na nke a bụ obere mgbanwe mkpoputa na ụtọasụsụ nke na-agbanweghị mpụtara ma ọ bụ ebumnobi nke ederede Akwụkwọ a.
'Ụdị mmezigharị
- Obere Ndezi.
- Ndezi mkpoputa na ụtọasụsụ nke na-agbanweghị mpụtara ma ọ bụ ebumnobi nke Akwụkwọ a.
- Mgbanwe na-emetụta naanị usoro ọrụ nke Global Council .
- Mgbanwe ndị na-agbanwe ọrụ niile na nsonye nke GC.
- Mgbanwe na-agbanwe ụkpụrụ nke njem a; ma ọ bụ ọrụ na ikike nke ndị ọrụ afọ ofufo, ọrụ, mmekọ, họb, Wikimedia Foundation, Ọgbakọ Wikimedia n'odinihu , na ozuzu ọnụ njem Wikimedia.
- Mgbanwe ndị Wikimedia tụpụtara.
Ụdị Mgbanwe
Usoro
Gbanwee Òtù Nkwado
Ndetu
1
Nkwado ụzọ abụọ nke atọ (2⁄3) maka mgbanwe a chọrọ
Global Council Board
2
Nkwado ụzọ abụọ nke oke atọ (2⁄3) maka mgbanwe a chọrọ
Global Council Assembly
akwadoro nnọkọ ngalaba otu
3
Mmanye Nnọkọ ngalaba otu,ụzọ abụọ nke oke atọ (2⁄3) nkwado nke mgbanwe na votu na-eso nzukọ
Global Council Assembly
4
Ntuliaka nke otu n'ozuzu oke, nkwado ọtụtụ maka mgbanwe
Njem Wikimedia
Usoro ịtụ vootu iji soro usoro nnabata dị ka o kwere mee, gụnyekwara votu nkwado sitere na Board of Trustees WMF
5
Atụmatụ ga-emezurịrị kriteria iji gaa n'ihu ịtụrụ vootu. Ntuliaka, nkwado ọtụtụ maka mgbanwe
Njem Wikimedia
Usoro ịtụ vootu iji soro usoro nnabata dị ka o kwere mee, tinyere votu nkwado sitere na Board of Trustees WMF
Usoro maka ịtụpụta mmezigharị Akwụkwọ ikike Njem Wikimedia
Kansụl zuru Ụwa ọnụ nwere ike ịtụpụta mmezigharị ụdị 1, 2, 3 ma ọ bụ 4. Global Council Assembly nwere ike ịtụpụta mmezigharị udi 2, 3 na 4. Ndị otu njem Wikimedia na-atụpụta mmezi nke otu 5.