User:Iamchidindu
Appearance
From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This is an archived version of this page, as edited by Iamchidindu (talk | contribs) at 14:49, 26 August 2017 (Created page with "Afa mụ bụ nwaada Chidịndụ Mmadụ-Okoli. A bụ mụ onye Ụbụlụ, nke nọ n'Oru-West Lokal Gọọmentị dị n'Ịmo Steeti. Aka oru mụ bụ ịrụ n'ụl..."). It may differ significantly from the current version .
Afa mụ bụ nwaada Chidịndụ Mmadụ-Okoli. A bụ mụ onye Ụbụlụ, nke nọ n'Oru-West Lokal Gọọmentị dị n'Ịmo Steeti.
Aka oru mụ bụ ịrụ n'ụlọ ọgwụ; ebe ahụ ka m nọ na-elekọta ndị ahu na adịghi.
Ihe ndị-ọzọ mụ na-emegasị bụ ịde ịhe edmede, ya na ịnyochapụta ihe ndi ọzọ degooro ka enwe ike imezi ya maka ọgụgụ.